Ọnụọgụgụ 10:27
Numbers 10:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ahira nwa Enan bụ onyendu usuu ebo Naftalị.
Numbers 10:27 in English
Numbers 10:27 · Berean Standard Bible
and Ahira son of Enan was over the division of the tribe of Naphtali.
Context
25Na ngwụsị usoro ahụ, usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Dan biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Onyendu ha bụ Ahieza nwa Amishadai. 26Pagịel nwa Okran bụ onyendu usuu ebo Asha. 27Ahira nwa Enan bụ onyendu usuu ebo Naftalị. 28Nke a bụ usoro usuu ụmụ Izrel si bilie ije ha. 29Mosis gwara Hobab nwa Reuel,* nna nwunye ya onye Midia okwu sị, “Anyị ebiliela ije ịga ebe ahụ Onyenwe anyị gwara anyị sị, ‘Aga m enye unu.’ Bịa ka ị soro anyị. Anyị ga-emezi gị nke ọma nʼihi na Onyenwe anyị ekwela Izrel nkwa ọtụtụ ezi ihe.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.