Ọnụọgụgụ 10:26
Numbers 10:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Pagịel nwa Okran bụ onyendu usuu ebo Asha.
Numbers 10:26 in English
Numbers 10:26 · Berean Standard Bible
Pagiel son of Ocran was over the division of the tribe of Asher,
Context
24Abidan nwa Gidiọni bụ onyendu usuu ebo Benjamin. 25Na ngwụsị usoro ahụ, usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Dan biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Onyendu ha bụ Ahieza nwa Amishadai. 26Pagịel nwa Okran bụ onyendu usuu ebo Asha. 27Ahira nwa Enan bụ onyendu usuu ebo Naftalị. 28Nke a bụ usoro usuu ụmụ Izrel si bilie ije ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.