Ọnụọgụgụ 10:28
Numbers 10:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ usoro usuu ụmụ Izrel si bilie ije ha.
Numbers 10:28 in English
Numbers 10:28 · Berean Standard Bible
This was the order of march for the Israelite divisions as they set out.
Context
26Pagịel nwa Okran bụ onyendu usuu ebo Asha. 27Ahira nwa Enan bụ onyendu usuu ebo Naftalị. 28Nke a bụ usoro usuu ụmụ Izrel si bilie ije ha. 29Mosis gwara Hobab nwa Reuel,* nna nwunye ya onye Midia okwu sị, “Anyị ebiliela ije ịga ebe ahụ Onyenwe anyị gwara anyị sị, ‘Aga m enye unu.’ Bịa ka ị soro anyị. Anyị ga-emezi gị nke ọma nʼihi na Onyenwe anyị ekwela Izrel nkwa ọtụtụ ezi ihe.” 30Ma ọ zara sị, “E e, agaghị m eso unu. Ana m alaghachi nʼala nke aka m ịlaghachikwuru ụmụnna m.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.