Ọnụọgụgụ 1:5
Numbers 1:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ ga-enyere unu aka. “Site nʼebo Ruben, Elizọ na Shedeua,
Numbers 1:5 in English
Numbers 1:5 · Berean Standard Bible
These are the names of the men who are to assist you: From the tribe of Reuben, Elizur son of Shedeur;
Context
3Gị na Erọn ga-agụkọta ndị ikom Izrel niile gbara iri afọ abụọ maọbụ karịa ọnụ, bụ ndị tozuru ije agha. Unu ga-edo ha nʼusuu, nʼusuu. 4Otu nwoke, site nʼebo Izrel ọbụla, onye bụ onyendu ezinaụlọ, ga-esonyere unu nʼọrụ a. 5“Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ ga-enyere unu aka.
“Site nʼebo Ruben, Elizọ na Shedeua, 6site nʼebo Simiọn, Shelumiel nwa Zurishadai, 7site nʼebo Juda, Nashọn nwa Aminadab,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.