Native Bible

Numbers 1:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

site nʼebo Simiọn, Shelumiel nwa Zurishadai,

Numbers 1:6 in English

Numbers 1:6 · Berean Standard Bible

from Simeon, Shelumiel son of Zurishaddai;

Context

4Otu nwoke, site nʼebo Izrel ọbụla, onye bụ onyendu ezinaụlọ, ga-esonyere unu nʼọrụ a. 5“Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ ga-enyere unu aka. “Site nʼebo Ruben, Elizọ na Shedeua, 6site nʼebo Simiọn, Shelumiel nwa Zurishadai, 7site nʼebo Juda, Nashọn nwa Aminadab, 8site nʼebo Isaka, Netanel nwa Zua,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.