Ọnụọgụgụ 1:4
Numbers 1:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu nwoke, site nʼebo Izrel ọbụla, onye bụ onyendu ezinaụlọ, ga-esonyere unu nʼọrụ a.
Numbers 1:4 in English
Numbers 1:4 · Berean Standard Bible
And one man from each tribe, the head of each family, must be there with you.
Context
2“Gaa gụọ ma chọpụta ọnụọgụgụ ndị ikom niile e nwere nʼetiti ọgbakọ Izrel, dịka ebo ha na agbụrụ ha si dị, na dịka ezinaụlọ ha si dịkwa. Depụta aha nwoke ọbụla nʼotu na otu. 3Gị na Erọn ga-agụkọta ndị ikom Izrel niile gbara iri afọ abụọ maọbụ karịa ọnụ, bụ ndị tozuru ije agha. Unu ga-edo ha nʼusuu, nʼusuu. 4Otu nwoke, site nʼebo Izrel ọbụla, onye bụ onyendu ezinaụlọ, ga-esonyere unu nʼọrụ a. 5“Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ ga-enyere unu aka.
“Site nʼebo Ruben, Elizọ na Shedeua, 6site nʼebo Simiọn, Shelumiel nwa Zurishadai,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.