Ọnụọgụgụ 1:16
Numbers 1:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ndị ikom e si nʼọgbakọ ahụ họpụta, ndị bụ ndị ndu ebo dị iche iche nʼIzrel. Ha bụ ndị ndu ebo niile dị nʼIzrel.
Numbers 1:16 in English
Numbers 1:16 · Berean Standard Bible
These men were appointed from the congregation; they were the leaders of the tribes of their fathers, the heads of the clans of Israel.
Context
14site nʼebo Gad, Eliasaf nwa Deuel 15site nʼebo Naftalị, Ahira nwa Enan.” 16Ndị a bụ ndị ikom e si nʼọgbakọ ahụ họpụta, ndị bụ ndị ndu ebo dị iche iche nʼIzrel. Ha bụ ndị ndu ebo niile dị nʼIzrel. 17Mosis na Erọn nabatara ndị ikom ndị a, bụ ndị e depụtara aha ha. 18Emesịa, ha kpọrọ nzukọ ndị Izrel niile ka ha zukọọ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa abụọ. Ndị niile zukọrọ kọwara ikwu ha na ezinaụlọ ha si pụta nʼotu na otu. Ma ndị ikom niile gbara site nʼiri afọ abụọ gbagoo ka e denyere aha ha nʼakwụkwọ nʼotu na otu,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.