Native Bible

Numbers 1:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

site nʼebo Gad, Eliasaf nwa Deuel

Numbers 1:14 in English

Numbers 1:14 · Berean Standard Bible

from Gad, Eliasaph son of Deuel;

Context

12site nʼebo Dan, Ahieza nwa Amishadai 13site nʼebo Asha, Pagịel nwa Okran 14site nʼebo Gad, Eliasaf nwa Deuel 15site nʼebo Naftalị, Ahira nwa Enan.” 16Ndị a bụ ndị ikom e si nʼọgbakọ ahụ họpụta, ndị bụ ndị ndu ebo dị iche iche nʼIzrel. Ha bụ ndị ndu ebo niile dị nʼIzrel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.