Native Bible

Numbers 1:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

site nʼebo Naftalị, Ahira nwa Enan.”

Numbers 1:15 in English

Numbers 1:15 · Berean Standard Bible

and from Naphtali, Ahira son of Enan.”

Context

13site nʼebo Asha, Pagịel nwa Okran 14site nʼebo Gad, Eliasaf nwa Deuel 15site nʼebo Naftalị, Ahira nwa Enan.” 16Ndị a bụ ndị ikom e si nʼọgbakọ ahụ họpụta, ndị bụ ndị ndu ebo dị iche iche nʼIzrel. Ha bụ ndị ndu ebo niile dị nʼIzrel. 17Mosis na Erọn nabatara ndị ikom ndị a, bụ ndị e depụtara aha ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.