Native Bible

Nehemiah 7:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị Livayị: ndị agbụrụ Jeshua site na Kadmiel nke ụmụ Hodavaya, iri asaa na anọ (74).

Nehemiah 7:43 in English

Nehemiah 7:43 · Berean Standard Bible

The Levites: the descendants of Jeshua (through Kadmiel, through the line of Hodevah *), 74.

Context

41ndị Pashua, otu puku, na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247), 42ndị Harim, otu puku, na iri na asaa (1,017). 43Ndị Livayị: ndị agbụrụ Jeshua site na Kadmiel nke ụmụ Hodavaya, iri asaa na anọ (74). 44Ndị ọbụ abụ: ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri anọ na asatọ (148). 45Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu: ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai otu narị, na iri atọ na asatọ (138).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.