Native Bible

Nehemiah 7:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Harim, otu puku, na iri na asaa (1,017).

Nehemiah 7:42 in English

Nehemiah 7:42 · Berean Standard Bible

and the descendants of Harim, 1,017.

Context

40ndị Imea, otu puku, na iri ise na abụọ (1,052), 41ndị Pashua, otu puku, na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247), 42ndị Harim, otu puku, na iri na asaa (1,017). 43Ndị Livayị: ndị agbụrụ Jeshua site na Kadmiel nke ụmụ Hodavaya, iri asaa na anọ (74). 44Ndị ọbụ abụ: ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri anọ na asatọ (148).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.