Native Bible

Nehemiah 7:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Pashua, otu puku, na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247),

Nehemiah 7:41 in English

Nehemiah 7:41 · Berean Standard Bible

the descendants of Pashhur, 1,247;

Context

39Ndị nchụaja: ndị agbụrụ Jedaya site nʼezinaụlọ Jeshua, narị itoolu na iri asaa na atọ (973), 40ndị Imea, otu puku, na iri ise na abụọ (1,052), 41ndị Pashua, otu puku, na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247), 42ndị Harim, otu puku, na iri na asaa (1,017). 43Ndị Livayị: ndị agbụrụ Jeshua site na Kadmiel nke ụmụ Hodavaya, iri asaa na anọ (74).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.