Nehemaya 7:44
Nehemiah 7:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ọbụ abụ: ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri anọ na asatọ (148).
Nehemiah 7:44 in English
Nehemiah 7:44 · Berean Standard Bible
The singers: the descendants of Asaph, 148.
Context
42ndị Harim, otu puku, na iri na asaa (1,017). 43Ndị Livayị:
ndị agbụrụ Jeshua site na Kadmiel nke ụmụ Hodavaya, iri asaa na anọ (74). 44Ndị ọbụ abụ:
ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri anọ na asatọ (148). 45Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:
ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai otu narị, na iri atọ na asatọ (138). 46Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ:
ndị agbụrụ Ziha, Hasufa na ndị Tabaot,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.