Nehemaya 7:45
Nehemiah 7:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu: ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai otu narị, na iri atọ na asatọ (138).
Nehemiah 7:45 in English
Nehemiah 7:45 · Berean Standard Bible
The gatekeepers: the descendants of Shallum, the descendants of Ater, the descendants of Talmon, the descendants of Akkub, the descendants of Hatita, and the descendants of Shobai, 138 in all.
Context
43Ndị Livayị:
ndị agbụrụ Jeshua site na Kadmiel nke ụmụ Hodavaya, iri asaa na anọ (74). 44Ndị ọbụ abụ:
ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri anọ na asatọ (148). 45Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:
ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai otu narị, na iri atọ na asatọ (138). 46Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ:
ndị agbụrụ Ziha, Hasufa na ndị Tabaot, 47Keros, Sia, Padon,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.