Nehemaya 12:9
Nehemiah 12:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Bakbukaya, na Unni, ndị otu ha nọ na ncherita ihu nʼofufe ahụ.
Nehemiah 12:9 in English
Nehemiah 12:9 · Berean Standard Bible
Bakbukiah and Unni, their associates, stood across from them in the services.
Context
7Salu, Amok, Hilkaya na Jedaya.
Ndị a niile bụ ndị ndu ndị nchụaja na ndị na-enyere ndị ndụ aka nʼụbọchị Jeshua. 8Ndị Livayị so ha bụ ndị a: Jeshua, Binui, Kadmiel, Sherebaya, Juda nakwa Matanaya, onye ya na ndị otu ya na-elekọta ofufe ekele. 9Bakbukaya, na Unni, ndị otu ha nọ na ncherita ihu nʼofufe ahụ. 10Jeshua mụrụ Joiakim,
Joiakim mụrụ Eliashib,
Eliashib mụrụ Joiada, 11Joiada mụrụ Jonatan,
ebe Jonatan mụrụ Jadua.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.