Nehemaya 12:11
Nehemiah 12:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Joiada mụrụ Jonatan, ebe Jonatan mụrụ Jadua.
Nehemiah 12:11 in English
Nehemiah 12:11 · Berean Standard Bible
Joiada was the father of Jonathan,* and Jonathan was the father of Jaddua.
Context
9Bakbukaya, na Unni, ndị otu ha nọ na ncherita ihu nʼofufe ahụ. 10Jeshua mụrụ Joiakim,
Joiakim mụrụ Eliashib,
Eliashib mụrụ Joiada, 11Joiada mụrụ Jonatan,
ebe Jonatan mụrụ Jadua. 12Ndị a bụ ndịisi ikwu ndị nchụaja nʼoge ndụ Joiakim.
Meraia bụ onyeisi ụmụ Seraya,
Hananaya bụ onyeisi ụmụ Jeremaya, 13Meshulam bụ onyeisi ụmụ Ezra,
Jehohanan, onyeisi ụmụ Amaraya;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.