Nehemaya 12:13
Nehemiah 12:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Meshulam bụ onyeisi ụmụ Ezra, Jehohanan, onyeisi ụmụ Amaraya;
Nehemiah 12:13 in English
Nehemiah 12:13 · Berean Standard Bible
of Ezra, Meshullam; of Amariah, Jehohanan;
Context
11Joiada mụrụ Jonatan,
ebe Jonatan mụrụ Jadua. 12Ndị a bụ ndịisi ikwu ndị nchụaja nʼoge ndụ Joiakim.
Meraia bụ onyeisi ụmụ Seraya,
Hananaya bụ onyeisi ụmụ Jeremaya, 13Meshulam bụ onyeisi ụmụ Ezra,
Jehohanan, onyeisi ụmụ Amaraya; 14Jonatan, onyeisi ụmụ Maluk;
Josef bụ onyeisi ụmụ Shekanaya*; 15nke Harim, Adna,
nke Meremot, Helkai;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.