Native Bible

Nehemiah 12:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jonatan, onyeisi ụmụ Maluk; Josef bụ onyeisi ụmụ Shekanaya*;

Nehemiah 12:14 in English

Nehemiah 12:14 · Berean Standard Bible

of Malluchi,* Jonathan; of Shebaniah,* Joseph;

Context

12Ndị a bụ ndịisi ikwu ndị nchụaja nʼoge ndụ Joiakim. Meraia bụ onyeisi ụmụ Seraya, Hananaya bụ onyeisi ụmụ Jeremaya, 13Meshulam bụ onyeisi ụmụ Ezra, Jehohanan, onyeisi ụmụ Amaraya; 14Jonatan, onyeisi ụmụ Maluk; Josef bụ onyeisi ụmụ Shekanaya*; 15nke Harim, Adna, nke Meremot, Helkai; 16Zekaraya, onyeisi ụmụ Ido; Meshulam, onyeisi ụmụ Gineton

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.