Nehemaya 12:10
Nehemiah 12:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jeshua mụrụ Joiakim, Joiakim mụrụ Eliashib, Eliashib mụrụ Joiada,
Nehemiah 12:10 in English
Nehemiah 12:10 · Berean Standard Bible
Jeshua was the father of Joiakim, Joiakim was the father of Eliashib, Eliashib was the father of Joiada,
Context
8Ndị Livayị so ha bụ ndị a: Jeshua, Binui, Kadmiel, Sherebaya, Juda nakwa Matanaya, onye ya na ndị otu ya na-elekọta ofufe ekele. 9Bakbukaya, na Unni, ndị otu ha nọ na ncherita ihu nʼofufe ahụ. 10Jeshua mụrụ Joiakim,
Joiakim mụrụ Eliashib,
Eliashib mụrụ Joiada, 11Joiada mụrụ Jonatan,
ebe Jonatan mụrụ Jadua. 12Ndị a bụ ndịisi ikwu ndị nchụaja nʼoge ndụ Joiakim.
Meraia bụ onyeisi ụmụ Seraya,
Hananaya bụ onyeisi ụmụ Jeremaya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.