Native Bible

Nehemiah 12:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Salu, Amok, Hilkaya na Jedaya. Ndị a niile bụ ndị ndu ndị nchụaja na ndị na-enyere ndị ndụ aka nʼụbọchị Jeshua.

Nehemiah 12:7 in English

Nehemiah 12:7 · Berean Standard Bible

Sallu, Amok, Hilkiah, and Jedaiah. These were the leaders of the priests and their associates in the days of Jeshua.

Context

5Mijamin, Maadaya, Bilga, 6Shemaya, Joiarib, Jedaya, 7Salu, Amok, Hilkaya na Jedaya. Ndị a niile bụ ndị ndu ndị nchụaja na ndị na-enyere ndị ndụ aka nʼụbọchị Jeshua. 8Ndị Livayị so ha bụ ndị a: Jeshua, Binui, Kadmiel, Sherebaya, Juda nakwa Matanaya, onye ya na ndị otu ya na-elekọta ofufe ekele. 9Bakbukaya, na Unni, ndị otu ha nọ na ncherita ihu nʼofufe ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.