Nehemaya 12:6
Nehemiah 12:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shemaya, Joiarib, Jedaya,
Nehemiah 12:6 in English
Nehemiah 12:6 · Berean Standard Bible
Shemaiah, Joiarib, Jedaiah,
Context
4Ido, Gineton, Abija 5Mijamin, Maadaya, Bilga, 6Shemaya, Joiarib, Jedaya, 7Salu, Amok, Hilkaya na Jedaya.
Ndị a niile bụ ndị ndu ndị nchụaja na ndị na-enyere ndị ndụ aka nʼụbọchị Jeshua. 8Ndị Livayị so ha bụ ndị a: Jeshua, Binui, Kadmiel, Sherebaya, Juda nakwa Matanaya, onye ya na ndị otu ya na-elekọta ofufe ekele.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.