Maika 5:12
Micah 5:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m ala mgbaasị unu nʼiyi, unu agaghị enwekwa ndị na-ajụ mmụọ ọjọọ ase.
Micah 5:12 in English
Micah 5:12 · Berean Standard Bible
I will cut the sorceries from your hand, and you will have no fortune-tellers.
Context
10“Nʼụbọchị ahụ kwa,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,
“Aga m ala ịnyịnya unu nʼiyi site nʼetiti unu,
kụjisiekwa ụgbọala unu niile. 11Aga m ala obodo niile dị nʼala unu nʼiyi,
dọdasịakwa ebe unu niile e wusiri ike. 12Aga m ala mgbaasị unu nʼiyi,
unu agaghị enwekwa ndị na-ajụ mmụọ ọjọọ ase. 13Aga m ala arụsị a pịrị apị unu niile nʼiyi,
ya na nkume nsọ ahụ niile dị nʼetiti unu.
Unu agakwaghị akpọ isiala nye
ihe unu ji aka unu kpụọ. 14Aga m ehopu ogidi arụsị niile* nke dị nʼetiti unu,
mgbe m ga-akụdasị obodo unu niile
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.