Native Bible

Micah 5:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m ehopu ogidi arụsị niile* nke dị nʼetiti unu, mgbe m ga-akụdasị obodo unu niile

Micah 5:14 in English

Micah 5:14 · Berean Standard Bible

I will root out the Asherah poles from your midst and demolish your cities.

Context

12Aga m ala mgbaasị unu nʼiyi, unu agaghị enwekwa ndị na-ajụ mmụọ ọjọọ ase. 13Aga m ala arụsị a pịrị apị unu niile nʼiyi, ya na nkume nsọ ahụ niile dị nʼetiti unu. Unu agakwaghị akpọ isiala nye ihe unu ji aka unu kpụọ. 14Aga m ehopu ogidi arụsị niile* nke dị nʼetiti unu, mgbe m ga-akụdasị obodo unu niile 15Aga m esite nʼoke iwe m na ọnụma m bọọrọ onwe m ọbọ nʼahụ mba niile ndị ahụ jụrụ irubere m isi.” 5:14 Ogidi ndị a bụ nke arụsị Ashera

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.