Maika 5:15
Micah 5:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m esite nʼoke iwe m na ọnụma m bọọrọ onwe m ọbọ nʼahụ mba niile ndị ahụ jụrụ irubere m isi.” 5:14 Ogidi ndị a bụ nke arụsị Ashera
Micah 5:15 in English
Micah 5:15 · Berean Standard Bible
I will take vengeance in anger and wrath upon the nations that have not obeyed Me.”
Context
13Aga m ala arụsị a pịrị apị unu niile nʼiyi,
ya na nkume nsọ ahụ niile dị nʼetiti unu.
Unu agakwaghị akpọ isiala nye
ihe unu ji aka unu kpụọ. 14Aga m ehopu ogidi arụsị niile* nke dị nʼetiti unu,
mgbe m ga-akụdasị obodo unu niile 15Aga m esite nʼoke iwe m na ọnụma m bọọrọ onwe m ọbọ
nʼahụ mba niile ndị ahụ jụrụ irubere m isi.”
5:14 Ogidi ndị a bụ nke arụsị Ashera
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.