Luk 22:65
Luke 22:65 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ na nke mkparị megide ya.
Luke 22:65 in English
Luke 22:65 · Berean Standard Bible
And they said many other blasphemous things against Him.
Context
63Ndị ahụ na-eche ya nche bidoro na-akwa ya emo na-etikwa ya ihe. 64Ha jiri akwa kechie ya anya, sị ya, “Buo amụma, onye tiri gị ihe?” 65Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ na nke mkparị megide ya. 66Mgbe chi bọrọ, nzukọ ndị okenye na ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu zukọtara, a kpọtakwara Jisọs nʼihu ha. 67Ha na-ekwu, “Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị.”
Ọ sịrị ha, “Ọ bụrụ na m agwa unu, unu agaghị ekwe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.