Luk 22:63
Luke 22:63 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ahụ na-eche ya nche bidoro na-akwa ya emo na-etikwa ya ihe.
Luke 22:63 in English
Luke 22:63 · Berean Standard Bible
The men who were holding Jesus began to mock Him and beat Him.
Context
61Mgbe ahụ, Onyenwe anyị tụgharịrị lee Pita anya. Pita chetakwara okwu Onyenwe anyị gwara ya nke bụ, “Tupu oke ọkpa akwa akwa taa, ị ga-agọnarị m ugboro atọ.” 62Ma ọ pụrụ nʼezi gaa bee akwa na mwute. 63Ndị ahụ na-eche ya nche bidoro na-akwa ya emo na-etikwa ya ihe. 64Ha jiri akwa kechie ya anya, sị ya, “Buo amụma, onye tiri gị ihe?” 65Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ na nke mkparị megide ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.