Native Bible

Luke 22:64 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha jiri akwa kechie ya anya, sị ya, “Buo amụma, onye tiri gị ihe?”

Luke 22:64 in English

Luke 22:64 · Berean Standard Bible

They blindfolded Him * and kept demanding, “Prophesy! Who hit You?”

Context

62Ma ọ pụrụ nʼezi gaa bee akwa na mwute. 63Ndị ahụ na-eche ya nche bidoro na-akwa ya emo na-etikwa ya ihe. 64Ha jiri akwa kechie ya anya, sị ya, “Buo amụma, onye tiri gị ihe?” 65Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ na nke mkparị megide ya. 66Mgbe chi bọrọ, nzukọ ndị okenye na ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu zukọtara, a kpọtakwara Jisọs nʼihu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.