Native Bible

Luke 22:62 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ọ pụrụ nʼezi gaa bee akwa na mwute.

Luke 22:62 in English

Luke 22:62 · Berean Standard Bible

And he went outside and wept bitterly.

Context

60Pita sịrị, “Nwoke m, amaghị m ihe ị na-ekwu maka ya?” Dị ka ọ kpụ okwu ahụ nʼọnụ, oke ọkpa kwara akwa. 61Mgbe ahụ, Onyenwe anyị tụgharịrị lee Pita anya. Pita chetakwara okwu Onyenwe anyị gwara ya nke bụ, “Tupu oke ọkpa akwa akwa taa, ị ga-agọnarị m ugboro atọ.” 62Ma ọ pụrụ nʼezi gaa bee akwa na mwute. 63Ndị ahụ na-eche ya nche bidoro na-akwa ya emo na-etikwa ya ihe. 64Ha jiri akwa kechie ya anya, sị ya, “Buo amụma, onye tiri gị ihe?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.