Luk 22:67
Luke 22:67 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-ekwu, “Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị.” Ọ sịrị ha, “Ọ bụrụ na m agwa unu, unu agaghị ekwe.
Luke 22:67 in English
Luke 22:67 · Berean Standard Bible
“If You are the Christ, tell us.” Jesus answered, “If I tell you, you will not believe.
Context
65Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ na nke mkparị megide ya. 66Mgbe chi bọrọ, nzukọ ndị okenye na ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu zukọtara, a kpọtakwara Jisọs nʼihu ha. 67Ha na-ekwu, “Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị.”
Ọ sịrị ha, “Ọ bụrụ na m agwa unu, unu agaghị ekwe. 68Ọ bụrụkwa na m ajụọ unu ajụjụ, unu agaghị aza m. 69Ma site ugbu a gawa, Nwa nke Mmadụ ga-anọdụ ala nʼaka nri nke ike Chineke.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.