Native Bible

Luke 19:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dị ka ọ na-aga, ndị mmadụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ.

Luke 19:36 in English

Luke 19:36 · Berean Standard Bible

As He rode along, the people spread their cloaks on the road.

Context

34Ha sịrị, “Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.” 35Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, nyere Jisọs aka ka ọ rigoro nʼelu ya. 36Dị ka ọ na-aga, ndị mmadụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ. 37Mgbe o rutere nʼụzọ e si arịgo Ugwu Oliv, igwe mmadụ ndị ahụ na-eso ụzọ ya malite iji ọṅụ na-eto Chineke nʼoke olu nʼihi ọrụ ebube niile ha hụrụ, 38na-asị, “Onye a gọziri agọzi ka eze ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.”* “Udo nʼeluigwe, ebube dịkwa nʼebe kachasị elu.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.