Luk 19:38
Luke 19:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na-asị, “Onye a gọziri agọzi ka eze ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.”* “Udo nʼeluigwe, ebube dịkwa nʼebe kachasị elu.”
Luke 19:38 in English
Luke 19:38 · Berean Standard Bible
“Blessed is the King who comes in the name of the Lord!”* “Peace in heaven and glory in the highest!”*
Context
36Dị ka ọ na-aga, ndị mmadụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ. 37Mgbe o rutere nʼụzọ e si arịgo Ugwu Oliv, igwe mmadụ ndị ahụ na-eso ụzọ ya malite iji ọṅụ na-eto Chineke nʼoke olu nʼihi ọrụ ebube niile ha hụrụ, 38na-asị,
“Onye a gọziri agọzi ka eze ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.”*
“Udo nʼeluigwe, ebube dịkwa nʼebe kachasị elu.” 39Ụfọdụ nʼime ndị Farisii so igwe mmadụ ahụ gwara ya, “Onye ozizi, gwa ndị na-eso ụzọ gị ka ha mechie ọnụ!” 40Ọ zara sị, “Ka m gwa unu, ọ bụrụ na ha agbaa nkịtị, nkume ndị a ga-eti mkpu.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.