Luk 19:34
Luke 19:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha sịrị, “Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.”
Luke 19:34 in English
Luke 19:34 · Berean Standard Bible
“The Lord needs it,” they answered.
Context
32Ndị ahụ o zipụrụ gara hụ ya dị ka ọ gwara ha. 33Mgbe ha bidoro ịtọpụ ya, ndị nwe ya jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji atọpụ nwa ịnyịnya ahụ?” 34Ha sịrị, “Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.” 35Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, nyere Jisọs aka ka ọ rigoro nʼelu ya. 36Dị ka ọ na-aga, ndị mmadụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.