Luk 19:35
Luke 19:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, nyere Jisọs aka ka ọ rigoro nʼelu ya.
Luke 19:35 in English
Luke 19:35 · Berean Standard Bible
Then they led the colt to Jesus, threw their cloaks over it, and put Jesus on it.
Context
33Mgbe ha bidoro ịtọpụ ya, ndị nwe ya jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji atọpụ nwa ịnyịnya ahụ?” 34Ha sịrị, “Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.” 35Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, nyere Jisọs aka ka ọ rigoro nʼelu ya. 36Dị ka ọ na-aga, ndị mmadụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ. 37Mgbe o rutere nʼụzọ e si arịgo Ugwu Oliv, igwe mmadụ ndị ahụ na-eso ụzọ ya malite iji ọṅụ na-eto Chineke nʼoke olu nʼihi ọrụ ebube niile ha hụrụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.