Luk 1:78
Luke 1:78 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi oke obi ebere Chineke anyị, nke ọwụwa anyanwụ ga-ewetara anyị site nʼigwe.
Luke 1:78 in English
Luke 1:78 · Berean Standard Bible
because of the tender mercy of our God, by which the Dawn * will visit us from on high,
Context
76“Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye kachasị ihe niile elu;
nʼihi na ị ga-aga nʼihu Onyenwe anyị kwadoro ya ụzọ. 77Ime ka ndị nke ya nwee amamihe nke nzọpụta
site na ịgbaghara mmehie ha. 78Nʼihi oke obi ebere Chineke anyị,
nke ọwụwa anyanwụ ga-ewetara anyị site nʼigwe. 79Ka ọ chakwasị ndị bi nʼọchịchịrị
na nʼonyinyo nke ọnwụ,
na iduzi ụkwụ anyị nʼụzọ nke udo.” 80Nwata ahụ toro, bụrụ onye dị ike nʼime mmụọ. O biri nʼime ọzara tutu ruo mgbe oge zuru igosi ụmụ Izrel onwe ya.
1:19 Mmụọ ozi nke na-eweta oziọma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.