Native Bible

Luke 1:76 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye kachasị ihe niile elu; nʼihi na ị ga-aga nʼihu Onyenwe anyị kwadoro ya ụzọ.

Luke 1:76 in English

Luke 1:76 · Berean Standard Bible

And you, child, will be called a prophet of the Most High; for you will go on before the Lord to prepare the way for Him,

Context

74Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu. 75Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị. 76“Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye kachasị ihe niile elu; nʼihi na ị ga-aga nʼihu Onyenwe anyị kwadoro ya ụzọ. 77Ime ka ndị nke ya nwee amamihe nke nzọpụta site na ịgbaghara mmehie ha. 78Nʼihi oke obi ebere Chineke anyị, nke ọwụwa anyanwụ ga-ewetara anyị site nʼigwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.