Native Bible

Luke 1:74 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu.

Luke 1:74 in English

Luke 1:74 · Berean Standard Bible

deliverance from hostile hands, that we may serve Him without fear,

Context

72O meere ndị nna nna anyị ha ebere site nʼicheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ. 73Iyi nke ọ ṅụụrụ nna anyị bụ Ebraham, kwekwa nkwa: 74Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu. 75Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị. 76“Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye kachasị ihe niile elu; nʼihi na ị ga-aga nʼihu Onyenwe anyị kwadoro ya ụzọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.