Native Bible

Luke 1:73 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iyi nke ọ ṅụụrụ nna anyị bụ Ebraham, kwekwa nkwa:

Luke 1:73 in English

Luke 1:73 · Berean Standard Bible

the oath He swore to our father Abraham, to grant us

Context

71Na ọ ga-azọpụta anyị site nʼaka ndị iro anyị na sitekwa nʼaka ndị niile kpọrọ anyị asị. 72O meere ndị nna nna anyị ha ebere site nʼicheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ. 73Iyi nke ọ ṅụụrụ nna anyị bụ Ebraham, kwekwa nkwa: 74Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu. 75Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.