Native Bible

Luke 1:75 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị.

Luke 1:75 in English

Luke 1:75 · Berean Standard Bible

in holiness and righteousness before Him all the days of our lives.

Context

73Iyi nke ọ ṅụụrụ nna anyị bụ Ebraham, kwekwa nkwa: 74Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu. 75Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị. 76“Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye kachasị ihe niile elu; nʼihi na ị ga-aga nʼihu Onyenwe anyị kwadoro ya ụzọ. 77Ime ka ndị nke ya nwee amamihe nke nzọpụta site na ịgbaghara mmehie ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.