Native Bible

Luke 1:77 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ime ka ndị nke ya nwee amamihe nke nzọpụta site na ịgbaghara mmehie ha.

Luke 1:77 in English

Luke 1:77 · Berean Standard Bible

to give to His people the knowledge of salvation through the forgiveness of their sins,

Context

75Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị. 76“Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye kachasị ihe niile elu; nʼihi na ị ga-aga nʼihu Onyenwe anyị kwadoro ya ụzọ. 77Ime ka ndị nke ya nwee amamihe nke nzọpụta site na ịgbaghara mmehie ha. 78Nʼihi oke obi ebere Chineke anyị, nke ọwụwa anyanwụ ga-ewetara anyị site nʼigwe. 79Ka ọ chakwasị ndị bi nʼọchịchịrị na nʼonyinyo nke ọnwụ, na iduzi ụkwụ anyị nʼụzọ nke udo.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.