Luk 1:79
Luke 1:79 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ọ chakwasị ndị bi nʼọchịchịrị na nʼonyinyo nke ọnwụ, na iduzi ụkwụ anyị nʼụzọ nke udo.”
Luke 1:79 in English
Luke 1:79 · Berean Standard Bible
to shine on those who live in darkness and in the shadow of death, to guide our feet into the path of peace.”
Context
77Ime ka ndị nke ya nwee amamihe nke nzọpụta
site na ịgbaghara mmehie ha. 78Nʼihi oke obi ebere Chineke anyị,
nke ọwụwa anyanwụ ga-ewetara anyị site nʼigwe. 79Ka ọ chakwasị ndị bi nʼọchịchịrị
na nʼonyinyo nke ọnwụ,
na iduzi ụkwụ anyị nʼụzọ nke udo.” 80Nwata ahụ toro, bụrụ onye dị ike nʼime mmụọ. O biri nʼime ọzara tutu ruo mgbe oge zuru igosi ụmụ Izrel onwe ya.
1:19 Mmụọ ozi nke na-eweta oziọma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.