Native Bible

Luke 1:80 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwata ahụ toro, bụrụ onye dị ike nʼime mmụọ. O biri nʼime ọzara tutu ruo mgbe oge zuru igosi ụmụ Izrel onwe ya. 1:19 Mmụọ ozi nke na-eweta oziọma.

Luke 1:80 in English

Luke 1:80 · Berean Standard Bible

And the child grew and became strong in spirit;* and he lived in the wilderness until the time of his public appearance to Israel.

Context

78Nʼihi oke obi ebere Chineke anyị, nke ọwụwa anyanwụ ga-ewetara anyị site nʼigwe. 79Ka ọ chakwasị ndị bi nʼọchịchịrị na nʼonyinyo nke ọnwụ, na iduzi ụkwụ anyị nʼụzọ nke udo.” 80Nwata ahụ toro, bụrụ onye dị ike nʼime mmụọ. O biri nʼime ọzara tutu ruo mgbe oge zuru igosi ụmụ Izrel onwe ya. 1:19 Mmụọ ozi nke na-eweta oziọma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.