Luk 1:72
Luke 1:72 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O meere ndị nna nna anyị ha ebere site nʼicheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ.
Luke 1:72 in English
Luke 1:72 · Berean Standard Bible
to show mercy to our fathers and to remember His holy covenant,
Context
70(Dị ka o kwuru na mgbe ochie, site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ). 71Na ọ ga-azọpụta anyị site nʼaka ndị iro anyị
na sitekwa nʼaka ndị niile kpọrọ anyị asị. 72O meere ndị nna nna anyị ha ebere
site nʼicheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ. 73Iyi nke ọ ṅụụrụ nna anyị bụ Ebraham, kwekwa nkwa: 74Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị,
nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.