Luk 1:70
Luke 1:70 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
(Dị ka o kwuru na mgbe ochie, site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ).
Luke 1:70 in English
Luke 1:70 · Berean Standard Bible
as He spoke through His holy prophets, those of ages past,
Context
68“Ngọzị dịrị Onyenwe anyị bụ Chineke nke Izrel,
nʼihi na ọ bịala leta ma gbapụtakwa ndị nke ya. 69O welielara anyị Onye nzọpụta
site nʼụlọ odibo ya bụ Devid. 70(Dị ka o kwuru na mgbe ochie, site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ). 71Na ọ ga-azọpụta anyị site nʼaka ndị iro anyị
na sitekwa nʼaka ndị niile kpọrọ anyị asị. 72O meere ndị nna nna anyị ha ebere
site nʼicheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.