Luk 1:68
Luke 1:68 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ngọzị dịrị Onyenwe anyị bụ Chineke nke Izrel, nʼihi na ọ bịala leta ma gbapụtakwa ndị nke ya.
Luke 1:68 in English
Luke 1:68 · Berean Standard Bible
“Blessed be the Lord, the God of Israel, because He has visited and redeemed His people.
Context
66Ndị niile nụrụ akụkọ a chere nʼobi ha na-ajụ sị, “Gịnịkwa ka nwa nke a gaje ịbụ?” Nʼihi na aka Onyenwe anyị dịnyeere ya. 67E mere ka Zekaraya bụ nna ya jupụta na Mmụọ Nsọ. O buru amụma sị, 68“Ngọzị dịrị Onyenwe anyị bụ Chineke nke Izrel,
nʼihi na ọ bịala leta ma gbapụtakwa ndị nke ya. 69O welielara anyị Onye nzọpụta
site nʼụlọ odibo ya bụ Devid. 70(Dị ka o kwuru na mgbe ochie, site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.