Luk 1:69
Luke 1:69 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O welielara anyị Onye nzọpụta site nʼụlọ odibo ya bụ Devid.
Luke 1:69 in English
Luke 1:69 · Berean Standard Bible
He has raised up a horn of salvation for us in the house of His servant David,
Context
67E mere ka Zekaraya bụ nna ya jupụta na Mmụọ Nsọ. O buru amụma sị, 68“Ngọzị dịrị Onyenwe anyị bụ Chineke nke Izrel,
nʼihi na ọ bịala leta ma gbapụtakwa ndị nke ya. 69O welielara anyị Onye nzọpụta
site nʼụlọ odibo ya bụ Devid. 70(Dị ka o kwuru na mgbe ochie, site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ). 71Na ọ ga-azọpụta anyị site nʼaka ndị iro anyị
na sitekwa nʼaka ndị niile kpọrọ anyị asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.