Abụ Akwa 3:9
Lamentations 3:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O jirila nkume a wara awa gbachie ụzọ m niile, o meela ka okporoụzọ m gbagọọ agbagọ.
Lamentations 3:9 in English
Lamentations 3:9 · Berean Standard Bible
He has barred my ways with cut stones; He has made my paths crooked.
Context
7Ọ gbachibidola m ogige, ime ka m ghara ịgbapụ;
o jirila ụdọ igwe dị arọ mee ka m ghara ijegharị. 8Ọ na-eme ka ekpere m hapụ irute ya,
ọ bụladị mgbe m kpọkuru ya ka o nyere m aka. 9O jirila nkume a wara awa gbachie ụzọ m niile,
o meela ka okporoụzọ m gbagọọ agbagọ. 10Dịka anụ ọhịa bịa nke makpu na-eche nche,
na dịka ọdụm nke na-ezo onwe ya, 11o sitela nʼokporoụzọ dọkpụrụ m dọbisie m ahụ,
hapụ m na-enweghị onye inyeaka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.