Native Bible

Lamentations 3:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dịka anụ ọhịa bịa nke makpu na-eche nche, na dịka ọdụm nke na-ezo onwe ya,

Lamentations 3:10 in English

Lamentations 3:10 · Berean Standard Bible

He is a bear lying in wait, a lion hiding in ambush.

Context

8Ọ na-eme ka ekpere m hapụ irute ya, ọ bụladị mgbe m kpọkuru ya ka o nyere m aka. 9O jirila nkume a wara awa gbachie ụzọ m niile, o meela ka okporoụzọ m gbagọọ agbagọ. 10Dịka anụ ọhịa bịa nke makpu na-eche nche, na dịka ọdụm nke na-ezo onwe ya, 11o sitela nʼokporoụzọ dọkpụrụ m dọbisie m ahụ, hapụ m na-enweghị onye inyeaka. 12Ọ dọọla ụta ya mee m ka m bụrụ onye àkụ ya ga-agbata.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.