Abụ Akwa 3:11
Lamentations 3:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
o sitela nʼokporoụzọ dọkpụrụ m dọbisie m ahụ, hapụ m na-enweghị onye inyeaka.
Lamentations 3:11 in English
Lamentations 3:11 · Berean Standard Bible
He forced me off my path and tore me to pieces; He left me without help.
Context
9O jirila nkume a wara awa gbachie ụzọ m niile,
o meela ka okporoụzọ m gbagọọ agbagọ. 10Dịka anụ ọhịa bịa nke makpu na-eche nche,
na dịka ọdụm nke na-ezo onwe ya, 11o sitela nʼokporoụzọ dọkpụrụ m dọbisie m ahụ,
hapụ m na-enweghị onye inyeaka. 12Ọ dọọla ụta ya
mee m ka m bụrụ onye àkụ ya ga-agbata. 13O ji àkụ nke si nʼakpa àkụ ya
gbapuo m obi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.