Native Bible

Lamentations 3:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ dọọla ụta ya mee m ka m bụrụ onye àkụ ya ga-agbata.

Lamentations 3:12 in English

Lamentations 3:12 · Berean Standard Bible

He bent His bow and set me as the target for His arrow.

Context

10Dịka anụ ọhịa bịa nke makpu na-eche nche, na dịka ọdụm nke na-ezo onwe ya, 11o sitela nʼokporoụzọ dọkpụrụ m dọbisie m ahụ, hapụ m na-enweghị onye inyeaka. 12Ọ dọọla ụta ya mee m ka m bụrụ onye àkụ ya ga-agbata. 13O ji àkụ nke si nʼakpa àkụ ya gbapuo m obi. 14Aghọrọ m ihe ọchị nye ndị m niile; ha ji abụ na-akwa m emo ogologo ụbọchị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.