Abụ Akwa 3:14
Lamentations 3:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aghọrọ m ihe ọchị nye ndị m niile; ha ji abụ na-akwa m emo ogologo ụbọchị niile.
Lamentations 3:14 in English
Lamentations 3:14 · Berean Standard Bible
I am a laughingstock to all my people; they mock me in song all day long.
Context
12Ọ dọọla ụta ya
mee m ka m bụrụ onye àkụ ya ga-agbata. 13O ji àkụ nke si nʼakpa àkụ ya
gbapuo m obi. 14Aghọrọ m ihe ọchị nye ndị m niile;
ha ji abụ na-akwa m emo ogologo ụbọchị niile. 15O meela ka ihe niile na-elu ilu ju m afọ,
meekwa ka m ṅụjuo oluilu afọ. 16O meela ka m jiri okwute tajisie eze m,
o kponyekwala m ntụ nʼọnụ m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.